Levitikọs 26:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mụ onwe m wee jee ije megide ha,+ m wee kpọbata ha n’ala ndị iro ha.+ “‘Ikekwe, obi ha a na-ebighị úgwù+ ga-adị umeala+ n’oge ahụ, ha ga-akwụkwa ụgwọ njehie ha n’oge ahụ. Ọnụ Ọgụgụ 14:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ụbọchị ole unu ledoro ala ahụ, bụ́ ụbọchị iri anọ,+ otu ụbọchị maka otu afọ, otu ụbọchị maka otu afọ,+ unu ga-aza ajụjụ maka njehie unu ruo afọ iri anọ,+ unu ga-amata ihe nkewapụ m ga-ekewapụ onwe m n’ebe unu nọ pụtara.+
41 Mụ onwe m wee jee ije megide ha,+ m wee kpọbata ha n’ala ndị iro ha.+ “‘Ikekwe, obi ha a na-ebighị úgwù+ ga-adị umeala+ n’oge ahụ, ha ga-akwụkwa ụgwọ njehie ha n’oge ahụ.
34 Ụbọchị ole unu ledoro ala ahụ, bụ́ ụbọchị iri anọ,+ otu ụbọchị maka otu afọ, otu ụbọchị maka otu afọ,+ unu ga-aza ajụjụ maka njehie unu ruo afọ iri anọ,+ unu ga-amata ihe nkewapụ m ga-ekewapụ onwe m n’ebe unu nọ pụtara.+