Levitikọs 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Erọn ga-abata n’ụlọikwuu nzute wee yipụ uwe linin ahụ o yi mgbe ọ banyere n’ebe nsọ ahụ, ọ ga-awụsa ha n’ebe ahụ.+ Ezikiel 44:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ha chọrọ ịga n’ogige dị ná mpụta, bụ́ ogige dị ná mpụta ebe ndị ọzọ nọ, ha ga-eyipụ uwe ha na-eyi eje ozi,+ ha ga-edebekwa ha n’ụlọ dị nsọ ndị a na-anọ eri ihe+ ma yiri uwe ọzọ, ka ha ghara iji uwe ha doo ndị mmadụ nsọ.+
23 “Erọn ga-abata n’ụlọikwuu nzute wee yipụ uwe linin ahụ o yi mgbe ọ banyere n’ebe nsọ ahụ, ọ ga-awụsa ha n’ebe ahụ.+
19 Mgbe ha chọrọ ịga n’ogige dị ná mpụta, bụ́ ogige dị ná mpụta ebe ndị ọzọ nọ, ha ga-eyipụ uwe ha na-eyi eje ozi,+ ha ga-edebekwa ha n’ụlọ dị nsọ ndị a na-anọ eri ihe+ ma yiri uwe ọzọ, ka ha ghara iji uwe ha doo ndị mmadụ nsọ.+