Levitikọs 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya,+ dị ka ihe kasị nsọ+ nke si n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ. Levitikọs 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie+ o mere, bụ́ nke ọ bụla n’ime mmehie ndị a, a ga-agbaghara ya; ihe fọdụrụ n’ime ya ga-aghọkwa nke onye nchụàjà+ dị nnọọ ka àjà ọka.’” Ezikiel 44:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Àjà ọka* na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma, ọ bụ ha ga na-eri ha.+ Ihe ọ bụla a raara nye n’Izrel ga-aghọ nke ha.+ 1 Ndị Kọrịnt 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?
3 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya,+ dị ka ihe kasị nsọ+ nke si n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
13 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie+ o mere, bụ́ nke ọ bụla n’ime mmehie ndị a, a ga-agbaghara ya; ihe fọdụrụ n’ime ya ga-aghọkwa nke onye nchụàjà+ dị nnọọ ka àjà ọka.’”
29 Àjà ọka* na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma, ọ bụ ha ga na-eri ha.+ Ihe ọ bụla a raara nye n’Izrel ga-aghọ nke ha.+
13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?