Levitikọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+ Levitikọs 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 A ga-egbukwa ya n’ihu Jehova n’akụkụ ebe ugwu nke ebe ịchụàjà, ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-efesa ọbara ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.+
3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+
11 A ga-egbukwa ya n’ihu Jehova n’akụkụ ebe ugwu nke ebe ịchụàjà, ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-efesa ọbara ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.+