Levitikọs 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 A ga-egbu ya n’akụkụ ebe ugwu nke ebe ịchụàjà n’ihu Jehova. Ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-efesa ọbara ya n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà.+
11 A ga-egbu ya n’akụkụ ebe ugwu nke ebe ịchụàjà n’ihu Jehova. Ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-efesa ọbara ya n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà.+