Levitikọs 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O nwere ike iri ihe oriri Chineke ya site n’ihe ndị kasị nsọ+ na ihe ndị dị nsọ.+ Levitikọs 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe anyanwụ dara, ọ ga-abụ onye dị ọcha, e mesịa, ọ pụrụ iri ụfọdụ n’ime ihe ndị dị nsọ, n’ihi na ọ bụ ihe oriri ya.+
7 Mgbe anyanwụ dara, ọ ga-abụ onye dị ọcha, e mesịa, ọ pụrụ iri ụfọdụ n’ime ihe ndị dị nsọ, n’ihi na ọ bụ ihe oriri ya.+