Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 10:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “Gịnị mere na unu erighị anụ àjà mmehie ahụ n’ebe dị nsọ,+ ebe ọ bụ ihe kasị nsọ, o nyewokwa ya unu ka unu wee na-aza ajụjụ maka njehie nke nzukọ a iji na-ekpuchiri ha mmehie n’ihu Jehova?+

  • Ọnụ Ọgụgụ 18:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Nke a ga-abụ nke gị n’ime ihe ndị kasị nsọ, n’ime àjà a na-esure n’ọkụ, onyinye ha ọ bụla, ya na àjà ọka+ ha ọ bụla na àjà mmehie+ ha ọ bụla na àjà ikpe ọmụma+ ha ọ bụla, bụ́ ndị ha ga na-ewetara m. Ọ ga-abụrụ gị na ụmụ gị ihe kasị nsọ.

  • Ezikiel 44:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 Àjà ọka* na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma, ọ bụ ha ga na-eri ha.+ Ihe ọ bụla a raara nye n’Izrel ga-aghọ nke ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya