Levitikọs 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-anọkwu ụbọchị iri atọ na atọ wee na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha n’ọbara gbara ya. Ọ gaghị emetụ ihe ọ bụla dị nsọ aka, ọ gaghịkwa abata n’ebe dị nsọ ruo mgbe ụbọchị ime onwe ya ka ọ dị ọcha zuru.+ Levitikọs 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwanụ ụmụ Izrel okwu, sịnụ ha, ‘Ọ bụrụ na ihe esi nwoke n’ihe o ji bụrụ nwoke na-agbapụta, ihe ahụ na-agbapụta ya n’ahụ́+ bụ ihe na-adịghị ọcha.
4 Ọ ga-anọkwu ụbọchị iri atọ na atọ wee na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha n’ọbara gbara ya. Ọ gaghị emetụ ihe ọ bụla dị nsọ aka, ọ gaghịkwa abata n’ebe dị nsọ ruo mgbe ụbọchị ime onwe ya ka ọ dị ọcha zuru.+
2 “Gwanụ ụmụ Izrel okwu, sịnụ ha, ‘Ọ bụrụ na ihe esi nwoke n’ihe o ji bụrụ nwoke na-agbapụta, ihe ahụ na-agbapụta ya n’ahụ́+ bụ ihe na-adịghị ọcha.