Ọpụpụ 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ị ga-akpụta oké ehi ahụ n’ihu ụlọikwuu nzute, Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ahụ.+ Levitikọs 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ onye nchụàjà, bụ́ onye e tere mmanụ,+ mehiere+ wee wetara ụmụ Izrel ikpe ọmụma, ọ ga-enye Jehova nwa oké ehi nke ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere.+ Levitikọs 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Erọn ga-achụ oké ehi àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya, n’àjà,+ ọ ga-ekpuchikwara+ onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ụlọ ya.+ Ezikiel 43:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Nye ụmụ Livaị bụ́ ndị nchụàjà,+ ndị si n’agbụrụ Zedọk,+ ndị na-abịakwute m+ ijere m ozi, nwa oké ehi si n’ìgwè ehi gị, ka ọ bụrụ àjà mmehie,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+
10 “Ị ga-akpụta oké ehi ahụ n’ihu ụlọikwuu nzute, Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ahụ.+
3 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ onye nchụàjà, bụ́ onye e tere mmanụ,+ mehiere+ wee wetara ụmụ Izrel ikpe ọmụma, ọ ga-enye Jehova nwa oké ehi nke ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere.+
6 “Erọn ga-achụ oké ehi àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya, n’àjà,+ ọ ga-ekpuchikwara+ onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ụlọ ya.+
19 “‘Nye ụmụ Livaị bụ́ ndị nchụàjà,+ ndị si n’agbụrụ Zedọk,+ ndị na-abịakwute m+ ijere m ozi, nwa oké ehi si n’ìgwè ehi gị, ka ọ bụrụ àjà mmehie,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+