Levitikọs 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “‘Ọ bụrụ na àjà ị ga-achụ bụ àjà ọka n’ụdị achịcha e ghere n’ekwú, ọ ga-abụ nke e ji ntụ ọka e gwere nke ọma mee, achịcha na-ekoghị eko+ nke a gwara mmanụ ma ọ bụ achịcha dị fere fere na-ekoghị eko+ nke e tere mmanụ.+ Levitikọs 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Nke a bụ iwu metụtara àjà ọka:*+ Unu bụ́ ụmụ Erọn, wetanụ ya n’ihu Jehova n’ihu ebe ịchụàjà.
4 “‘Ọ bụrụ na àjà ị ga-achụ bụ àjà ọka n’ụdị achịcha e ghere n’ekwú, ọ ga-abụ nke e ji ntụ ọka e gwere nke ọma mee, achịcha na-ekoghị eko+ nke a gwara mmanụ ma ọ bụ achịcha dị fere fere na-ekoghị eko+ nke e tere mmanụ.+