3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+
9 “Nye Erọn na ụmụ ya iwu, sị, ‘Nke a bụ iwu metụtara àjà nsure ọkụ:+ Anụ àjà nsure ọkụ ga-adị n’ekwú ebe ịchụàjà abalị dum ruo ụtụtụ, a ga-emekwa ka ọkụ nke ebe ịchụàjà na-enwu.