Levitikọs 14:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 onye nchụàjà ga-esi n’ụlọ ahụ pụta gaa n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, mechie ya+ ka a ghara ịba n’ime ya ruo ụbọchị asaa. Ọnụ Ọgụgụ 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E wee kpọpụ Miriam iche ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu ruo ụbọchị asaa,+ ha akwalighịkwa ruo mgbe a nabatara Miriam.
38 onye nchụàjà ga-esi n’ụlọ ahụ pụta gaa n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, mechie ya+ ka a ghara ịba n’ime ya ruo ụbọchị asaa.
15 E wee kpọpụ Miriam iche ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu ruo ụbọchị asaa,+ ha akwalighịkwa ruo mgbe a nabatara Miriam.