-
Levitikọs 13:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 “Onye nchụàjà ga-ele ya anya n’ahụ́ nke ugboro abụọ n’ụbọchị nke asaa, ọ bụrụ na ọnyá ahụ afịkpọọla, ọ bụrụkwa na ọnyá ahụ agbasaghị n’akpụkpọ ahụ́ ya, onye nchụàjà ga-ekwupụta na onye ahụ dị ọcha. Ọ bụ akpụkpa. Ọ ga-asụ uwe ya wee dị ọcha.
-