5 Onye nchụàjà ga-ele ya anya n’ahụ́ n’ụbọchị nke asaa, ọ bụrụ na otú ọnyá ahụ dị n’anya na ọ kwụsịwo, ọnyá ahụ agbasaghịkwa n’akpụkpọ ahụ́ ya, onye nchụàjà ga-akpọpụkwa ya iche+ ruo ụbọchị asaa ọzọ.
2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ọ bụla na-arịa ekpenta+ na onye ọ bụla ihe na-agbapụta n’ahụ́+ na onye ọ bụla mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha.+