-
Levitikọs 13:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Onye nchụàjà ga-eleruzi ya anya n’ụbọchị nke asaa. Ọ bụrụ na o yiri ka ihe ahụ mere ya ọ̀ laala, ọ bụrụkwa na ọ gbasaghị n’ahụ́ ya, onye nchụàjà ga-akpọpụ ya iche ruo ụbọchị asaa ọzọ.
-