Levitikọs 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye nchụàjà ga-akpụrụ otu nwa ebule chụọ ya n’àjà ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma,+ tinyere ihe ọ̀tụ̀tụ̀ lọg+ mmanụ ahụ, ọ ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova.
12 Onye nchụàjà ga-akpụrụ otu nwa ebule chụọ ya n’àjà ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma,+ tinyere ihe ọ̀tụ̀tụ̀ lọg+ mmanụ ahụ, ọ ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova.