Ọpụpụ 29:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ị ga-achịkwasị ha niile n’ọbụ aka Erọn nakwa n’ọbụ aka ụmụ ya ndị ikom,+ ị ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Levitikọs 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ ga-eji aka ya weta abụba ya,+ tinyere obi ya, ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova. Ọ ga-eweta ya na obi ya ka e wee fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova. Ọnụ Ọgụgụ 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Erọn ga-eme ka ndị Livaị gaa ihu na azụ n’ihu Jehova dị ka àjà a na-efegharị efegharị+ nke si n’aka ụmụ Izrel, ha ga na-eje ozi Jehova.+
24 Ị ga-achịkwasị ha niile n’ọbụ aka Erọn nakwa n’ọbụ aka ụmụ ya ndị ikom,+ ị ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+
30 Ọ ga-eji aka ya weta abụba ya,+ tinyere obi ya, ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova. Ọ ga-eweta ya na obi ya ka e wee fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova.
11 Erọn ga-eme ka ndị Livaị gaa ihu na azụ n’ihu Jehova dị ka àjà a na-efegharị efegharị+ nke si n’aka ụmụ Izrel, ha ga na-eje ozi Jehova.+