Levitikọs 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Erọn ga-achụ oké ehi àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya, n’àjà,+ ọ ga-ekpuchikwara+ onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ụlọ ya.+
6 “Erọn ga-achụ oké ehi àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya, n’àjà,+ ọ ga-ekpuchikwara+ onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ụlọ ya.+