Diuterọnọmi 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha onwe ha emewo omume na-eweta mbibi;+Ha abụghị ụmụ ya, ọ bụ ha nwere ntụpọ.+Ọgbọ gbagọrọ agbagọ ma hịgọọ ahịgọ!+ 1 Ndị Eze 8:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 “Ọ bụrụ na ha emehie gị+ (n’ihi na ọ dịghị mmadụ ọ bụla nke na-adịghị eme mmehie),+ i wee weso ha oké iwe ma nyefee ha n’aka ndị iro, ndị meriri ha ewee dọrọ ha n’agha laa n’ala ndị iro n’ebe dị anya ma ọ bụ n’ebe dị nso;+
5 Ha onwe ha emewo omume na-eweta mbibi;+Ha abụghị ụmụ ya, ọ bụ ha nwere ntụpọ.+Ọgbọ gbagọrọ agbagọ ma hịgọọ ahịgọ!+
46 “Ọ bụrụ na ha emehie gị+ (n’ihi na ọ dịghị mmadụ ọ bụla nke na-adịghị eme mmehie),+ i wee weso ha oké iwe ma nyefee ha n’aka ndị iro, ndị meriri ha ewee dọrọ ha n’agha laa n’ala ndị iro n’ebe dị anya ma ọ bụ n’ebe dị nso;+