1 Ndị Kọrịnt 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na enyefere m unu, n’ime ihe ndị mbụ, ihe ahụ m natakwara,+ na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị dị ka Akwụkwọ Nsọ si kwuo;+ 1 Pita 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya onwe ya buuru mmehie anyị+ n’ahụ́ ya n’elu osisi ahụ,+ ka anyị wee sepụ aka ná mmehie+ ma bie ndụ n’ezi omume. Ọ bụkwa “site n’ọnyá ya ka a gwọrọ unu.”+
3 N’ihi na enyefere m unu, n’ime ihe ndị mbụ, ihe ahụ m natakwara,+ na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị dị ka Akwụkwọ Nsọ si kwuo;+
24 Ya onwe ya buuru mmehie anyị+ n’ahụ́ ya n’elu osisi ahụ,+ ka anyị wee sepụ aka ná mmehie+ ma bie ndụ n’ezi omume. Ọ bụkwa “site n’ọnyá ya ka a gwọrọ unu.”+