3 Ọ ga-enye ụfọdụ n’ime àjà udo ahụ ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, ya bụ, abụba+ nke kpuchiri eriri afọ ya, ọbụna abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+
9 Ọ ga-esi n’anụ àjà udo ahụ were abụba ya nye ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.+ Ọ ga-esi n’ebe ọkpụkpụ azụ ya wepụ ọdụ ya dum nke bụ́ abụba abụba,+ wepụkwa abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, ọbụna abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+