5 N’otu ụzọ ahụkwa, Kraịst enyeghị onwe ya otuto+ site n’ịghọ nnukwu onye nchụàjà,+ kama e nyere ya otuto+ site n’ọnụ onye ahụ nke kwuru banyere ya, sị: “Ị bụ ọkpara m; mụ onwe m aghọwo nna gị+ taa.”
11 Ọ bụrụ n’ezie na izu okè+ sitere n’ọrụ nchụàjà+ nke ụmụ Livaị na-arụ, (n’ihi na o so n’Iwu+ ahụ e nyere ndị Izrel) ọ̀ ka ga-adị mkpa+ ka onye nchụàjà ọzọ bilite, bụ́ onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị dị ka Erọn?