Ọpụpụ 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Unu ga-abụrụ m ndị dị nsọ;+ unu erila anụ dị n’ọhịa nke anụ ọhịa dọgburu adọgbu.+ Unu ga-atụpụrụ ya nkịta.+ Diuterọnọmi 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Unu erila anụ ọ bụla nwụrụ anwụ.+ I nwere ike inye ya onye mbịarambịa nke bi n’obodo gị, ọ ga-eri ya; ma ọ bụ, a pụrụ iresị ya onye mba ọzọ, n’ihi na unu bụ ndị dị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke unu. “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+
31 “Unu ga-abụrụ m ndị dị nsọ;+ unu erila anụ dị n’ọhịa nke anụ ọhịa dọgburu adọgbu.+ Unu ga-atụpụrụ ya nkịta.+
21 “Unu erila anụ ọ bụla nwụrụ anwụ.+ I nwere ike inye ya onye mbịarambịa nke bi n’obodo gị, ọ ga-eri ya; ma ọ bụ, a pụrụ iresị ya onye mba ọzọ, n’ihi na unu bụ ndị dị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke unu. “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+