9 “‘Ekpughela ọtọ nwanne gị nwaanyị, bụ́ nwa nwaanyị nke nna gị mụrụ ma ọ bụ nwa nwaanyị nne gị mụrụ, ma à mụrụ gị na ya n’otu ezinụlọ ma à mụrụ ya n’ebe ọzọ.+
11 Nwoke emewo nwunye nwoke ibe ya ihe arụ,+ ọ bụkwa nwunye nwa ya ka nwoke mesoro omume rụrụ arụ;+ ọ bụkwa nwanne ya nwaanyị, nwa nna ya mụrụ, ka nwoke wedara ala n’ime gị.+