Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 18:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “‘Ekpughela ọtọ nwanne gị nwaanyị, bụ́ nwa nwaanyị nke nna gị mụrụ ma ọ bụ nwa nwaanyị nne gị mụrụ, ma à mụrụ gị na ya n’otu ezinụlọ ma à mụrụ ya n’ebe ọzọ.+

  • Levitikọs 20:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “‘Ọ bụrụ na nwoke edinaa nwanne ya, bụ́ nwa nwaanyị nna ya mụrụ ma ọ bụ nwa nwaanyị nne ya mụrụ, o wee hụ ọtọ ya, nwaanyị ahụ ahụkwa ọtọ ya, ọ bụ ihe ihere.+ Ya mere, a ga-ebipụ ha n’ihu ụmụ ndị ha. Ọ bụ ọtọ nwanne ya nwaanyị ka o kpughere. Ọ ga-aza ajụjụ maka njehie ya.

  • 2 Samuel 13:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ma o kweghị ige ntị n’olu ya, kama o ji ike karịrị nke ya weda ya ala+ ma dinaa ya.+

  • Ezikiel 22:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Nwoke emewo nwunye nwoke ibe ya ihe arụ,+ ọ bụkwa nwunye nwa ya ka nwoke mesoro omume rụrụ arụ;+ ọ bụkwa nwanne ya nwaanyị, nwa nna ya mụrụ, ka nwoke wedara ala n’ime gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya