Levitikọs 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ehi ma ọ bụ atụrụ nke otu akụkụ ahụ́ ya dị ogologo ma ọ bụ dị mkpụmkpụ karịa ibe ya,+ unu pụrụ iji ya nye onyinye afọ ofufo; ma, ọ bụrụ na unu ga-eji ya kwụọ nkwa unu kwere, a gaghị anara ya nke ọma.
23 Ma ehi ma ọ bụ atụrụ nke otu akụkụ ahụ́ ya dị ogologo ma ọ bụ dị mkpụmkpụ karịa ibe ya,+ unu pụrụ iji ya nye onyinye afọ ofufo; ma, ọ bụrụ na unu ga-eji ya kwụọ nkwa unu kwere, a gaghị anara ya nke ọma.