Levitikọs 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa Erọn na ụmụ ya ka ha ghara imetụ ihe ndị dị nsọ ụmụ Izrel na-eweta aka, wee ghara imerụ aha m dị nsọ+ n’ihe ndị ha na-edoro m nsọ.+ Abụ m Jehova. Levitikọs 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, ha agaghị emerụ ihe ndị dị nsọ nke ụmụ Izrel, ndị ha ga-enye Jehova n’onyinye,+
2 “Gwa Erọn na ụmụ ya ka ha ghara imetụ ihe ndị dị nsọ ụmụ Izrel na-eweta aka, wee ghara imerụ aha m dị nsọ+ n’ihe ndị ha na-edoro m nsọ.+ Abụ m Jehova.