Abụ Ọma 51:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jiri hisop sachapụ m mmehie, ka m wee dị ọcha;+Sachaa m, ka m wee na-acha ọcha karịa snoo.+