Jenesis 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha chịkwaara ìgwè anụ ụlọ ha, burukwa ngwongwo ha, ndị ha nwetara n’ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha batara n’Ijipt, Jekọb na ụmụ ya niile. Ọrụ Ndịozi 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jekọb gbadara Ijipt.+ Ọ nwụkwara;+ otú ahụkwa ka nna nna anyị hà nwụrụ,+
6 Ha chịkwaara ìgwè anụ ụlọ ha, burukwa ngwongwo ha, ndị ha nwetara n’ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha batara n’Ijipt, Jekọb na ụmụ ya niile.