Ọnụ Ọgụgụ 14:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ndị Amalek+ na ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee gbadata malite igbu ha, ha wee chụsasịa ha ruo Họma.+ Ndị Ikpe 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma Juda na Simiọn nwanne ya sooro gaa, ha wee gbuo ndị Kenan bi na Zifat, bibiekwa ya.+ E wee gụọ obodo ahụ Họma.+
45 Ndị Amalek+ na ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee gbadata malite igbu ha, ha wee chụsasịa ha ruo Họma.+
17 Ma Juda na Simiọn nwanne ya sooro gaa, ha wee gbuo ndị Kenan bi na Zifat, bibiekwa ya.+ E wee gụọ obodo ahụ Họma.+