11 Ha wee gwa Mozis, sị: “Ọ̀ bụ maka na e nweghị ebe ili ozu ma ọlị n’Ijipt ka i ji kpọta anyị n’ebe a ka anyị nwụọ n’ala ịkpa?+ Gịnị bụ ihe a i mere anyị site n’ịkpọpụta anyị n’Ijipt?
13 Ọ̀ bụ ntakịrị ihe na i si n’ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru kpọpụta anyị ka i gbuo anyị n’ala ịkpa a,+ mere i jikwa na-anwa ime onwe gị onyeisi anyị gabiga ókè?+