29 dị nnọọ ka ụmụ Isọ ndị bi na Sia+ nakwa ndị Moab+ bi na Aa si meso m, ruo mgbe m ga-agafe Jọdan banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke anyị na-enye anyị.’+
15Okwu e kwuru megide Moab:+ N’ihi na e bukọrọwo ihe ya n’abalị, a lawo Aa+ nke Moab n’iyi. N’ihi na e bukọrọwo ihe ya n’abalị, a lawo Kia+ nke Moab n’iyi.