Jeremaya 48:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 ‘Ndị na-agba ọsọ eguzorowo na ndò Heshbọn n’enweghị ike ọ bụla. N’ihi na ọkụ ga-esi na Heshbọn rere pụta,+ ire ọkụ ga-esikwa n’etiti Saịhọn pụta;+ ọ ga-erepịa agba ntị abụọ nke Moab, repịakwa opu isi nke ụmụ aghara.’+
45 ‘Ndị na-agba ọsọ eguzorowo na ndò Heshbọn n’enweghị ike ọ bụla. N’ihi na ọkụ ga-esi na Heshbọn rere pụta,+ ire ọkụ ga-esikwa n’etiti Saịhọn pụta;+ ọ ga-erepịa agba ntị abụọ nke Moab, repịakwa opu isi nke ụmụ aghara.’+