Ọnụ Ọgụgụ 26:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ọ bụ ndị a ka Mozis na Elieza onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ mgbe ha debara aha ụmụ Izrel n’akwụkwọ na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ha wee na-ebi n’ụlọikwuu n’akụkụ Jọdan malite na Bet-jeshimọt+ ruo n’Ebel-shitim+ nke dị na mbara ọzara Moab.
63 Ọ bụ ndị a ka Mozis na Elieza onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ mgbe ha debara aha ụmụ Izrel n’akwụkwọ na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+
49 Ha wee na-ebi n’ụlọikwuu n’akụkụ Jọdan malite na Bet-jeshimọt+ ruo n’Ebel-shitim+ nke dị na mbara ọzara Moab.