Ọnụ Ọgụgụ 21:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ọkụ esiwo na Heshbọn+ pụta, ire ọkụ esiwokwa n’obodo Saịhọn pụta.O rechapụwo Aa+ nke Moab, ndị nwe ebe ndị dị elu nke Anọn. Emọs 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eme ka ọkụ gbaa Moab. Ọ ga-erepịa ụlọ elu niile nke Kiriọt;+ Moab ga-anwụkwa mgbe a na-eme mkpọtụ, mgbe a na-eti mkpu agha, na-afụkwa opi.+
28 N’ihi na ọkụ esiwo na Heshbọn+ pụta, ire ọkụ esiwokwa n’obodo Saịhọn pụta.O rechapụwo Aa+ nke Moab, ndị nwe ebe ndị dị elu nke Anọn.
2 M ga-eme ka ọkụ gbaa Moab. Ọ ga-erepịa ụlọ elu niile nke Kiriọt;+ Moab ga-anwụkwa mgbe a na-eme mkpọtụ, mgbe a na-eti mkpu agha, na-afụkwa opi.+