Diuterọnọmi 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 obodo niile ndị dị n’ala dị larịị nakwa Gilied dum na Beshan dum ruo Saleka+ na Edriaị,+ bụ́ obodo ndị dị na Beshan bụ́ ala Ọg chịrị. Joshụa 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ebe dum Ọg+ chịrị n’ime Beshan, bụ́ onye chịrị n’Ashtarọt nakwa n’Edriaị,+ ọ bụ ya fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ,+ Mozis wee gbuo ha, napụkwa ha ala ha.+
10 obodo niile ndị dị n’ala dị larịị nakwa Gilied dum na Beshan dum ruo Saleka+ na Edriaị,+ bụ́ obodo ndị dị na Beshan bụ́ ala Ọg chịrị.
12 ebe dum Ọg+ chịrị n’ime Beshan, bụ́ onye chịrị n’Ashtarọt nakwa n’Edriaị,+ ọ bụ ya fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ,+ Mozis wee gbuo ha, napụkwa ha ala ha.+