Joshụa 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 onye chịrị n’Ugwu Hemọn+ nakwa na Saleka nakwa na Beshan dum,+ ruo n’ókè ndị Geshọ+ na ndị Meakat,+ na ọkara nke Gilied, ruo n’ókèala Saịhọn+ eze Heshbọn.+ Joshụa 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 tinyere Gilied na ókèala ndị Geshọ+ na ndị Meakat na Ugwu Hemọn+ dum na Beshan+ dum ruo Saleka;+
5 onye chịrị n’Ugwu Hemọn+ nakwa na Saleka nakwa na Beshan dum,+ ruo n’ókè ndị Geshọ+ na ndị Meakat,+ na ọkara nke Gilied, ruo n’ókèala Saịhọn+ eze Heshbọn.+