Jenesis 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M ga-emekwa ka mkpụrụ gị dịrị ka ájá dị n’ala, nke mere na, ọ bụrụ na mmadụ enwee ike ịgụta ájá dị n’ala ọnụ, a ga-enwe ike ịgụta mkpụrụ gị ọnụ.+ Jenesis 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 aghaghị m ịgọzi gị, aghaghịkwa m ime ka mkpụrụ gị mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe nakwa dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri;+ mkpụrụ gị ga-enwetakwa ọnụ ụzọ ámá ndị iro ya.+ Ọpụpụ 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Izrel wee mụọ ọmụmụ wee malite ịdị nnọọ ọtụtụ; ha nọkwa na-amụba ma na-adịwanye nnọọ ike nke ukwuu, nke mere na ha jupụtara n’ala ahụ.+
16 M ga-emekwa ka mkpụrụ gị dịrị ka ájá dị n’ala, nke mere na, ọ bụrụ na mmadụ enwee ike ịgụta ájá dị n’ala ọnụ, a ga-enwe ike ịgụta mkpụrụ gị ọnụ.+
17 aghaghị m ịgọzi gị, aghaghịkwa m ime ka mkpụrụ gị mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe nakwa dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri;+ mkpụrụ gị ga-enwetakwa ọnụ ụzọ ámá ndị iro ya.+
7 Ụmụ Izrel wee mụọ ọmụmụ wee malite ịdị nnọọ ọtụtụ; ha nọkwa na-amụba ma na-adịwanye nnọọ ike nke ukwuu, nke mere na ha jupụtara n’ala ahụ.+