Ọpụpụ 38:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ihe ndị na-esonụ bụ ihe e ji rụọ ụlọikwuu ahụ, bụ́ ụlọikwuu Ihe Àmà,+ bụ́ ihe ndị Mozis nyere iwu ka a gụkọta, dị ka ọrụ ndị Livaị+ nke Ịtama+ nwa Erọn onye nchụàjà duziri. 1 Ihe E Mere 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Amram+ bụ Erọn+ na Mozis,+ nakwa Miriam.+ Ụmụ Erọn bụ Nedab+ na Abaịhu+ na Elieza+ nakwa Ịtama.+
21 Ihe ndị na-esonụ bụ ihe e ji rụọ ụlọikwuu ahụ, bụ́ ụlọikwuu Ihe Àmà,+ bụ́ ihe ndị Mozis nyere iwu ka a gụkọta, dị ka ọrụ ndị Livaị+ nke Ịtama+ nwa Erọn onye nchụàjà duziri.
3 Ụmụ Amram+ bụ Erọn+ na Mozis,+ nakwa Miriam.+ Ụmụ Erọn bụ Nedab+ na Abaịhu+ na Elieza+ nakwa Ịtama.+