11 ‘Lee! E nwere ndị si n’Ijipt pụta, ha ekpuchiwo elu ala ruo ebe anya mmadụ pụrụ iru.+ Bịa bụọrọ m ha ọnụ.+ Ikekwe, m ga-enwe ike ibuso ha agha wee chụpụ ha.’”
4 n’ihi na ha ejighị achịcha na mmiri bịa nyere unu aka+ n’ụzọ mgbe unu si n’Ijipt na-apụta,+ nakwa n’ihi na ha goro Belam nwa Biọ, onye Pitọ nke Mesopotemia, ka o megide gị wee kọchaa gị.+