Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 8:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 O wee merie ndị Moab,+ ma jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, o mere ka ha dinara ala ka o wee jiri ụdọ ahụ tụta ụzọ abụọ ka e gbuo ha, tụtakwa otu ụzọ zuru ezu ka e debe ha ndụ;+ ndị Moab wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi+ ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+

  • 1 Ihe E Mere 18:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 O wee merie Moab,+ ndị Moab wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi, na-atụrụ ya ụtụ.+

  • Abụ Ọma 108:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  9 Moab+ bụ ite m ji asa ihe.+

      M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m+ n’Idọm.+

      M ga-eti mkpu mmeri+ n’isi Filistia.”+

  • Abụ Ọma 110:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Ọ ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’etiti mba dị iche iche;+

      Ọ ga-eme ka ozu jupụta ebe niile.+

      Ọ ga-akụri onyeisi nke na-achị ala nwere ụba mmadụ.+

  • Jeremaya 48:45
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 45 ‘Ndị na-agba ọsọ eguzorowo na ndò Heshbọn n’enweghị ike ọ bụla. N’ihi na ọkụ ga-esi na Heshbọn rere pụta,+ ire ọkụ ga-esikwa n’etiti Saịhọn pụta;+ ọ ga-erepịa agba ntị abụọ nke Moab, repịakwa opu isi nke ụmụ aghara.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya