Ọnụ Ọgụgụ 1:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Mgbe ọ bụla unu ga-eburu ụlọikwuu ahụ kwalie, ọ bụ ndị Livaị ga-atọtu ya;+ mgbe ọ bụla a ga-eguzobe ụlọikwuu ahụ, ọ bụ ndị Livaị ga-eguzobe ya; a ga-egbu+ onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso. Aịzaya 52:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ n’ebe ahụ pụọ,+ unu emetụla ihe na-adịghị ọcha aka;+ sinụ n’etiti ya pụọ,+ debenụ onwe unu ọcha, unu ndị bu arịa Jehova.+
51 Mgbe ọ bụla unu ga-eburu ụlọikwuu ahụ kwalie, ọ bụ ndị Livaị ga-atọtu ya;+ mgbe ọ bụla a ga-eguzobe ụlọikwuu ahụ, ọ bụ ndị Livaị ga-eguzobe ya; a ga-egbu+ onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.
11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ n’ebe ahụ pụọ,+ unu emetụla ihe na-adịghị ọcha aka;+ sinụ n’etiti ya pụọ,+ debenụ onwe unu ọcha, unu ndị bu arịa Jehova.+