Levitikọs 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis wee sị Erọn: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ka e doo m nsọ+ n’etiti ndị na-abịaru m nso,+ ka e nyekwa m otuto+ n’ihu mmadụ niile.’” Ma Erọn gbara nkịtị. Ọnụ Ọgụgụ 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha ga na-elekọta arịa+ niile nke ụlọikwuu nzute, ọbụna ọrụ ụmụ Izrel kwesịrị ịrụ site n’ije ozi ụlọikwuu ahụ.+ Ezra 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Eze Saịrọs jikwa aka ya chịta arịa ụlọ Jehova,+ bụ́ ndị Nebukadneza chịpụtara na Jeruselem+ wee debe ha n’ụlọ chi ya.+ Ezra 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị nchụàjà na ndị Livaị wee nata ọlaọcha na ọlaedo na arịa ndị ahụ a tụrụ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀, iji bute ha na Jeruselem n’ụlọ Chineke anyị.+
3 Mozis wee sị Erọn: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ka e doo m nsọ+ n’etiti ndị na-abịaru m nso,+ ka e nyekwa m otuto+ n’ihu mmadụ niile.’” Ma Erọn gbara nkịtị.
8 Ha ga na-elekọta arịa+ niile nke ụlọikwuu nzute, ọbụna ọrụ ụmụ Izrel kwesịrị ịrụ site n’ije ozi ụlọikwuu ahụ.+
7 Eze Saịrọs jikwa aka ya chịta arịa ụlọ Jehova,+ bụ́ ndị Nebukadneza chịpụtara na Jeruselem+ wee debe ha n’ụlọ chi ya.+
30 Ndị nchụàjà na ndị Livaị wee nata ọlaọcha na ọlaedo na arịa ndị ahụ a tụrụ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀, iji bute ha na Jeruselem n’ụlọ Chineke anyị.+