1 Ihe E Mere 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Elieza+ mụrụ Finihas.+ Finihas amụọ Abishua.+ 1 Ihe E Mere 6:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ndị a bụ ụmụ Erọn:+ Ọ mụrụ Elieza,+ Elieza amụọ Finihas,+ Finihas amụọ Abishua,+ Ezra 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 nwa Abishua+ nwa Finihas+ nwa Elieza+ nwa Erọn+ onyeisi nchụàjà+— Ezra 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ime ụmụ Finihas,+ Geshọm; n’ime ụmụ Ịtama,+ Daniel;+ n’ime ụmụ Devid,+ Hatọsh;