Levitikọs 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mozis wee chọsie ewu àjà mmehie+ ahụ ike, ma, lee! e surewo ya n’ọkụ. O wee weso Elieza na Ịtama, bụ́ ụmụ Erọn ndị fọdụrụnụ, iwe, wee sị: Ọnụ Ọgụgụ 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn: Nedab bụ́ ọkpara na Abaịhu+ na Elieza+ na Ịtama.+
16 Mozis wee chọsie ewu àjà mmehie+ ahụ ike, ma, lee! e surewo ya n’ọkụ. O wee weso Elieza na Ịtama, bụ́ ụmụ Erọn ndị fọdụrụnụ, iwe, wee sị: