Ọnụ Ọgụgụ 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova wee sị Mozis: “Kpọrọ Jọshụa nwa Nọn, bụ́ onye nwere mmụọ+ dị iche, bikwasị ya aka n’isi;+ Abụ Ọma 31:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’aka gị ka m na-enyefe mmụọ m.+Ị napụtawo m,+ Jehova Chineke nke eziokwu.+ Abụ Ọma 104:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+
29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+