Abụ Ọma 104:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, obi anaghị ezu ha ike. Ọ bụrụ na i mee ka ha kwụsị iku ume,* ha na-anwụ laghachi n’ájá.+
29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, obi anaghị ezu ha ike. Ọ bụrụ na i mee ka ha kwụsị iku ume,* ha na-anwụ laghachi n’ájá.+