6 Ha ga-adị nsọ nye Chineke ha,+ ha agaghịkwa emerụ aha Chineke ha,+ n’ihi na ọ bụ ha na-esure àjà Jehova ndị a na-esure n’ọkụ, bụ́ ihe oriri Chineke ha;+ ha ga-adị nsọ.+
2 “Nye ụmụ Izrel iwu, sị ha, ‘Unu ga-ahụ na unu na-ewetara m onyinye m, achịcha m,+ maka àjà a na-esure n’ọkụ ka ọ bụụrụ m ihe na-esi ísì ụtọ,+ n’oge ha a kara aka.’+