24 “‘Bilienụ, kwalienụ gafee iyi ndagwurugwu Anọn.+ Lee, enyefewo m Saịhọn+ eze Heshbọn, bụ́ onye Amọraịt, n’aka gị. Ya mere, malite iweghara ala ya, busokwa ya agha.
18 “M wee nye unu iwu n’oge ahụ, sị, ‘Jehova bụ́ Chineke unu enyewo unu ala a ka ọ bụrụ nke unu. Unu ga-akwadebe, unu ndị dike niile,+ wee gafee n’ihu ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Izrel.