Ọpụpụ 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị Ijipt wee chụwa ha, ụgbọ ịnyịnya niile nke Fero na ndị agha ịnyịnya+ ya na ìgwè ndị agha ya wee chụkwute ha n’ebe ha mara ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ, n’akụkụ Paịhahaịrọt nke chere Bel-zifọn ihu.+
9 Ndị Ijipt wee chụwa ha, ụgbọ ịnyịnya niile nke Fero na ndị agha ịnyịnya+ ya na ìgwè ndị agha ya wee chụkwute ha n’ebe ha mara ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ, n’akụkụ Paịhahaịrọt nke chere Bel-zifọn ihu.+